Ezikiel 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Nwa nke mmadụ, beere ndị Ijipt ákwá arịrị, kwuokwa na a ga-eme ka ha banye n’ime ala, ha na ndị si ná nnukwu mba dị iche iche, nakwa ndị na-abanye n’olulu.* Ezikiel 32:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘Ha ga-ada ebe ndị e ji mma agha gbuo dara.+ E nyefeela ya* n’aka mma agha. Kpụrụnụ ya na ndị agha ya niile pụọ.
18 “Nwa nke mmadụ, beere ndị Ijipt ákwá arịrị, kwuokwa na a ga-eme ka ha banye n’ime ala, ha na ndị si ná nnukwu mba dị iche iche, nakwa ndị na-abanye n’olulu.*
20 “‘Ha ga-ada ebe ndị e ji mma agha gbuo dara.+ E nyefeela ya* n’aka mma agha. Kpụrụnụ ya na ndị agha ya niile pụọ.