-
Jeremaya 44:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 “Anyị agaghị ege ntị n’ihe ị gwara anyị n’aha Jehova. 17 Kama anyị ga-eme ihe niile anyị ji ọnụ anyị kwuo. Anyị ga na-achụrụ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà mmanya na àjà ndị ọzọ+ otú anyị na nna nna anyị hà na ndị eze anyị na ndị isi anyị mere n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem. N’oge ahụ, anyị nọ na-eriju afọ. Ihe dịkwaara anyị mma. Anyị enweghịkwa nsogbu ọ bụla.
-