Esta 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a mere n’oge Ahazuirọs na-achị,* ya bụ, Ahazuirọs onye na-achị otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ malite n’India ruo n’Etiopia.* Daniel 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia, onye e mere eze ka ọ chịwa n’alaeze ndị Kaldia,+
1 Ihe a mere n’oge Ahazuirọs na-achị,* ya bụ, Ahazuirọs onye na-achị otu narị ógbè* na iri abụọ na asaa (127),+ malite n’India ruo n’Etiopia.*
9 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia, onye e mere eze ka ọ chịwa n’alaeze ndị Kaldia,+