Daniel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+ Daniel 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ụfọdụ n’ime ụmụaka ahụ si n’ebo Juda.* Ha bụ Daniel,*+ Hananaya,* Mishel,* na Azaraya.*+ Daniel 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Arịọk kpọgara Daniel n’ihu eze ozugbo, sị ya: “Ahụla m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ onye nwere ike ịkọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.” Daniel 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, a kpọtara Daniel n’ihu eze. Eze jụrụ Daniel, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ ndị nna m,* eze, si Juda kpọta?+
3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+
25 Arịọk kpọgara Daniel n’ihu eze ozugbo, sị ya: “Ahụla m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ onye nwere ike ịkọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.”
13 N’ihi ya, a kpọtara Daniel n’ihu eze. Eze jụrụ Daniel, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ ndị nna m,* eze, si Juda kpọta?+