Daniel 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka m nọ na-ele mpi ndị ahụ ma na-eche banyere ha, m hụrụ ka obere mpi ọzọ+ pulitere n’etiti ha. E fopụkwara mpi atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Lee, anya ndị yiri anya mmadụ dị n’obere mpi a, e nwekwara ọnụ dị na ya nke na-etu ọnụ.+
8 Ka m nọ na-ele mpi ndị ahụ ma na-eche banyere ha, m hụrụ ka obere mpi ọzọ+ pulitere n’etiti ha. E fopụkwara mpi atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Lee, anya ndị yiri anya mmadụ dị n’obere mpi a, e nwekwara ọnụ dị na ya nke na-etu ọnụ.+