Daniel 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ndị nsọ nke Onye Kacha Elu+ ga-enweta alaeze ahụ.+ Alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.’ Daniel 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “‘E nyere ndị nsọ nke Onye Kacha Elu alaeze na ọchịchị na ebube nke alaeze ndị dị n’ụwa* niile.+ Alaeze ha bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị niile ga-ejekwara ha ozi ma rubere ha isi.’
18 Ma ndị nsọ nke Onye Kacha Elu+ ga-enweta alaeze ahụ.+ Alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.’
27 “‘E nyere ndị nsọ nke Onye Kacha Elu alaeze na ọchịchị na ebube nke alaeze ndị dị n’ụwa* niile.+ Alaeze ha bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị niile ga-ejekwara ha ozi ma rubere ha isi.’