Aịzaya 64:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Obodo nsọ gị niile aghọọla ala ịkpa. Zayọn aghọọla ala ịkpa. Jeruselem aghọọkwala ala na-abaghị uru.+ 11 A gbaala ụlọ nsọ anyịDị ebube* ọkụ.+ Ọ bụ ebe nna nna anyị hà nọ too gị. A laala ihe niile anyị ji eme ọnụ n’iyi. Abụ Ákwá 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugwu Zayọn tọgbọ nkịtị.+ Ọ bụzi ebe nkịta ọhịa na-awụgharị.
10 Obodo nsọ gị niile aghọọla ala ịkpa. Zayọn aghọọla ala ịkpa. Jeruselem aghọọkwala ala na-abaghị uru.+ 11 A gbaala ụlọ nsọ anyịDị ebube* ọkụ.+ Ọ bụ ebe nna nna anyị hà nọ too gị. A laala ihe niile anyị ji eme ọnụ n’iyi.