Daniel 5:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’abalị ahụ, e gburu Belshaza eze ndị Kaldia.+ 31 Darayọs+ onye Midia wee malite ịchị alaeze ahụ. Ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ. Daniel 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia, onye e mere eze ka ọ chịwa n’alaeze ndị Kaldia,+
30 N’abalị ahụ, e gburu Belshaza eze ndị Kaldia.+ 31 Darayọs+ onye Midia wee malite ịchị alaeze ahụ. Ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ.
9 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia, onye e mere eze ka ọ chịwa n’alaeze ndị Kaldia,+