16 Onye na-abịa ịlụso ya agha ga-eme ihe dị ya mma, e nweghịkwa onye ga-alụsoli ya agha. Ọ ga-eguzoro n’Ala Mara Mma,*+ ọ ga-enwekwa ikike ibibi ndị mmadụ.
45 Ọ ga-ama ụlọikwuu ya nke dị ka obí eze n’agbata nnukwu oké osimiri na ugwu nsọ nke Ala Mara Mma.*+ Ọ ga-ala n’iyi, e nweghịkwa onye ga-enyere ya aka.