17 N’ihi ya, ọ bịara nso n’ebe m guzo. Ma mgbe ọ bịara, ezigbo ụjọ jidere m nke na m gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. Ọ sịziri m: “Nwa nke mmadụ, ghọta na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+
26 “Ihe e kwuru n’ọhụụ a ị hụrụ gbasara mgbede na ụtụtụ bụ eziokwu. Ma akọsala ihe ị hụrụ n’ọhụụ a* n’ihi na ọ bụ mgbe dị anya n’ọdịnihu* ka ọ ga-emezu.”+