Aịzaya 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwaOtú mmiri si ejupụta oké osimiri.+
9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwaOtú mmiri si ejupụta oké osimiri.+