Daniel 11:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 A ga-eme ka ụfọdụ n’ime ndị ahụ ma ihe zọhie ụkwụ, ka e wee nụchaa ndị mmadụ n’ihi ha, sachaakwa ndị mmadụ ma mee ka ha dị ọcha+ ruo n’oge ikpeazụ, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge ikpeazụ a kara aka.
35 A ga-eme ka ụfọdụ n’ime ndị ahụ ma ihe zọhie ụkwụ, ka e wee nụchaa ndị mmadụ n’ihi ha, sachaakwa ndị mmadụ ma mee ka ha dị ọcha+ ruo n’oge ikpeazụ, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge ikpeazụ a kara aka.