Daniel 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 O bulidịrị onwe ya elu wee maa Onyeisi nke ihe ndị dị n’eluigwe* aka. E wepụkwara àjà a na-achụrụ Onyeisi ahụ mgbe niile ma kwatuo ebe nsọ ya nke a rụsiri ike.+
11 O bulidịrị onwe ya elu wee maa Onyeisi nke ihe ndị dị n’eluigwe* aka. E wepụkwara àjà a na-achụrụ Onyeisi ahụ mgbe niile ma kwatuo ebe nsọ ya nke a rụsiri ike.+