Daniel 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị agha* ga-esi n’ebe ọ nọ bilie. Ha ga-emerụ ebe nsọ,+ bụ́ ebe a rụsiri ike, wepụkwa àjà a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-akwụwakwa ihe arụ nke na-akpata mbibi.+ Mak 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ma mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata mbibi+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ ya,* ya gbalịa ghọta ya nke ọma), ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+
31 Ndị agha* ga-esi n’ebe ọ nọ bilie. Ha ga-emerụ ebe nsọ,+ bụ́ ebe a rụsiri ike, wepụkwa àjà a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-akwụwakwa ihe arụ nke na-akpata mbibi.+
14 “Ma mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata mbibi+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ ya,* ya gbalịa ghọta ya nke ọma), ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+