Daniel 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+ Daniel 2:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Eze mekwara ihe Daniel rịọrọ ya wee họpụta Shedrak, Mishak, na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè* dị iche iche dị na Babịlọn. Ma Daniel nọ na-eje ozi n’obí eze.
7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+
49 Eze mekwara ihe Daniel rịọrọ ya wee họpụta Shedrak, Mishak, na Abednego+ ka ha na-elekọta ógbè* dị iche iche dị na Babịlọn. Ma Daniel nọ na-eje ozi n’obí eze.