2 Eze Nebukadneza wee zie ozi ka a kpọkọta ndị setrap, ndị prifekt, ndị gọvanọ, ndị ndụmọdụ, ndị na-echekwa akụ̀, ndị ikpe, ndị na-enyere ndị ikpe aka, na ndị niile na-elekọta ógbè dị iche iche ka ha bịa ememme maka nnukwu ihe ahụ Eze Nebukadneza kwụwara.