-
Daniel 6:26, 27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ 27 Ọ na-anapụta ndị ya+ ma na-agbapụta ha. Ọ na-arụkwa ọrụ ebube ma na-eme ihe ndị dị ịtụnanya n’eluigwe nakwa n’ụwa,+ n’ihi na ọ napụtara Daniel n’aka ọdụm.”
-