Hosia 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ha agakwurula Asiria,+ dị ka jakị ọhịa nke nọ naanị ya. Ifrem agakwurula ndị akwụna.+ Hosia 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ifrem tụkwasịrị ihe na-abaghị uru obi.* Mgbe niile, ọ na-achụ ihe na-abaghị uru.* Ọ na-aghagbu onwe ya n’ụgha. Ihe na-agụkwa ya mgbe niile bụ tigbuo zọgbuo. Ya na Asiria agbaala ndụ.+ Ọ na-ebugakwara Ijipt mmanụ.+
12 “Ifrem tụkwasịrị ihe na-abaghị uru obi.* Mgbe niile, ọ na-achụ ihe na-abaghị uru.* Ọ na-aghagbu onwe ya n’ụgha. Ihe na-agụkwa ya mgbe niile bụ tigbuo zọgbuo. Ya na Asiria agbaala ndụ.+ Ọ na-ebugakwara Ijipt mmanụ.+