29 “Ọ bụrụ na unu anọrọ n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke unu, unu ga-achọta ya+ ma unu jiri obi unu niile na mkpụrụ obi unu niile jụọ ase ya.+ 30 Mgbe unu na-ahụsi anya, ihe a niile emechaakwa mee unu, unu ga-alọghachikwute Jehova bụ́ Chineke unu ma gee ntị n’olu ya.+