Emọs 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha bụ ndị ji mmehie Sameria+ na-aṅụ iyi, ndị na-asị: “Dan, otú ahụ o doro anya na chi gị dị ndụ,”+Na-asịkwa, “Otú ahụ o doro anya na ụzọ Bia-shiba+ na-adịgide.” Ha ga-ada, ha agaghị ebili ọzọ.’”+ Maịka 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ maka na Jekọb nupụrụ isi mere ihe a niile ji na-eme,N’ihi mmehie ndị Izrel mere.+ Ole ndị mere Jekọb ji nupụ isi? Ọ́ bụghị ndị bi na Sameria?+ Ole ndị mekwara e ji nwee ebe ndị dị elu na Juda?+ Ọ́ bụghị ndị bi na Jeruselem?
14 Ha bụ ndị ji mmehie Sameria+ na-aṅụ iyi, ndị na-asị: “Dan, otú ahụ o doro anya na chi gị dị ndụ,”+Na-asịkwa, “Otú ahụ o doro anya na ụzọ Bia-shiba+ na-adịgide.” Ha ga-ada, ha agaghị ebili ọzọ.’”+
5 Ọ bụ maka na Jekọb nupụrụ isi mere ihe a niile ji na-eme,N’ihi mmehie ndị Izrel mere.+ Ole ndị mere Jekọb ji nupụ isi? Ọ́ bụghị ndị bi na Sameria?+ Ole ndị mekwara e ji nwee ebe ndị dị elu na Juda?+ Ọ́ bụghị ndị bi na Jeruselem?