Hosia 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nchụàjà na-echechi mmadụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga. Ha na-egbu mmadụ n’ụzọ gara Shikem,+N’ihi na omume ha na-eme ihere.
9 Ndị nchụàjà na-echechi mmadụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga. Ha na-egbu mmadụ n’ụzọ gara Shikem,+N’ihi na omume ha na-eme ihere.