Diuterọnọmi 32:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 A sị nnọọ na ha ma ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche.+ Ha gaara echebara ihe ga-emecha mee ha echiche.+ Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.” Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, Onye Jekọb ji anya isi,+ ejirila onwe ya ṅụọ iyi, sị,‘O nweghị mgbe m ga-echefu ihe niile ha mere.+
29 A sị nnọọ na ha ma ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche.+ Ha gaara echebara ihe ga-emecha mee ha echiche.+
3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”
7 Jehova, Onye Jekọb ji anya isi,+ ejirila onwe ya ṅụọ iyi, sị,‘O nweghị mgbe m ga-echefu ihe niile ha mere.+