Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”
3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”