15 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà na ebe dị elu dị na Betel, nke Jeroboam nwa Nibat rụrụ, nke mekwara ka ndị Izrel mehie.+ Mgbe ọ kwatuchara ebe ịchụàjà ahụ na ebe ahụ dị elu, ọ gbara ebe ahụ dị elu ọkụ, gwerie ya ka ọ ghọọ ntụ, gbaakwa ogwe osisi arụsị+ ahụ ọkụ.