Emọs 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ebe ndị dị elu Aịzik rụrụ+ ga-aghọ ikpo nkume. A ga-alakwa ụlọ nsọ dị iche iche dị n’Izrel n’iyi.+ M ga-ejikwa mma agha bibie ezinụlọ Jeroboam.”+
9 Ebe ndị dị elu Aịzik rụrụ+ ga-aghọ ikpo nkume. A ga-alakwa ụlọ nsọ dị iche iche dị n’Izrel n’iyi.+ M ga-ejikwa mma agha bibie ezinụlọ Jeroboam.”+