Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 17:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ndị Juda n’onwe ha edebeghịkwa iwu Jehova bụ́ Chineke ha,+ kama ha nọ na-eme ihe otú ndị Izrel na-eme.+

  • Jeremaya 2:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Ma ị sịrị, ‘Aka m dị ọcha.

      N’eziokwu, iwe Chineke na-ewesa m adajụọla.’

      Ugbu a, m ga-ata gị ahụhụ

      N’ihi na ị sịrị, ‘Emehieghị m.’

  • Hosia 4:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ndị Izrel, nụrụnụ okwu Jehova,

      N’ihi na Jehova na ndị bi n’ala a nwere okwu,+

      Maka na eziokwu na ịhụnanya* adịghị n’ala a, ha amaghịkwa Chineke.+

  • Maịka 6:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ugwu niile, nụrụnụ ihe Jehova kwuru na e mere ya.

      Ntọala ụwa nke siri ike, nụrụkwanụ,+

      N’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu.

      Nụrụnụ ihe ọ sị na ndị Izrel mere ya:+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya