Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+ Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee kpọọ ebe ahụ Betel,* ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+
13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+