-
Joel 2:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ihe a bụ ihe Jehova kwuru: “Ma ugbu a, jirinụ obi unu niile+
Lọghachikwute m. Buonụ ọnụ,+ beenụ ákwá, beekwanụ ákwá arịrị.
13 Dọwaanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu.+
Lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu,
N’ihi na o nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere. Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+
Ọ ga-agbanwe obi ya, hapụzie iweta ọdachi ahụ.*
-