Ọpụpụ 12:50, 51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ndị Izrel niile wee mee ihe Jehova nyere Mosis na Erọn n’iwu. Ha mere nnọọ otú ahụ. 51 Ọ bụ n’ụbọchị a ka Jehova si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel na ìgwè ha dị iche iche.* Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 I si n’aka Mosis na Erọn+Duo ndị gị otú e si edu ìgwè ewu na atụrụ.+
50 Ndị Izrel niile wee mee ihe Jehova nyere Mosis na Erọn n’iwu. Ha mere nnọọ otú ahụ. 51 Ọ bụ n’ụbọchị a ka Jehova si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel na ìgwè ha dị iche iche.*