Diuterọnọmi 28:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ihe ndị ga-eme unu ga-emenye ndị bi n’ebe niile Jehova ga-achụga unu ụjọ. Ha ga-eji unu mere ihe ọchị,* ha agaghịkwa eji unu kpọrọ ihe.+
37 Ihe ndị ga-eme unu ga-emenye ndị bi n’ebe niile Jehova ga-achụga unu ụjọ. Ha ga-eji unu mere ihe ọchị,* ha agaghịkwa eji unu kpọrọ ihe.+