2 Ndị Eze 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha hapụrụ idebe iwu niile Jehova bụ́ Chineke ha nyere ha. Ha kpụrụ ụmụ ehi abụọ,+ rụọkwa ogwe osisi arụsị.*+ Ha nọkwa na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ na-efekwa Bel.+ Hosia 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ha* nọ na-akpọ ha,Ka ha na-agatekwu aka.+ Ha nọ na-achụrụ Bel àjà,+Na-achụkwara arụsị dị iche iche a pịrị apị.+
16 Ha hapụrụ idebe iwu niile Jehova bụ́ Chineke ha nyere ha. Ha kpụrụ ụmụ ehi abụọ,+ rụọkwa ogwe osisi arụsị.*+ Ha nọkwa na-akpọrọ ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ na-efekwa Bel.+
2 Ka ha* nọ na-akpọ ha,Ka ha na-agatekwu aka.+ Ha nọ na-achụrụ Bel àjà,+Na-achụkwara arụsị dị iche iche a pịrị apị.+