1 Samuel 8:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, ndị Izrel jụrụ ige Samuel ntị. Ha sịrị: “Nsogbu adịghị. Anyị chọrọ eze ga na-achị anyị. 20 Anyị ga-adịzi ka mba niile ọzọ. Eze anyị ga na-ekpere anyị ikpe, na-edukwa anyị ma na-alụrụ anyị agha.”
19 Ma, ndị Izrel jụrụ ige Samuel ntị. Ha sịrị: “Nsogbu adịghị. Anyị chọrọ eze ga na-achị anyị. 20 Anyị ga-adịzi ka mba niile ọzọ. Eze anyị ga na-ekpere anyị ikpe, na-edukwa anyị ma na-alụrụ anyị agha.”