1 Samuel 8:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka oge na-aga, ndị okenye niile n’Izrel zukọtara wee bịakwute Samuel na Rema. 5 Ha sịrị ya: “I meela agadi, ma ụmụ gị anaghị eme ka gị. Họpụtara anyị eze ga na-ekpere anyị ikpe otú mba niile ọzọ na-eme.”+
4 Ka oge na-aga, ndị okenye niile n’Izrel zukọtara wee bịakwute Samuel na Rema. 5 Ha sịrị ya: “I meela agadi, ma ụmụ gị anaghị eme ka gị. Họpụtara anyị eze ga na-ekpere anyị ikpe otú mba niile ọzọ na-eme.”+