1 Samuel 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova asị Samuel: “Mee ihe niile ha na-agwa gị. Ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ka m ghara ịbụ eze ha.+ 1 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ugbu a, lekwanụ eze unu nọ na-achọ, onye unu kwuru ka a họpụtara unu. Jehova ahọpụtarala unu eze ga na-achị unu.+
7 Jehova asị Samuel: “Mee ihe niile ha na-agwa gị. Ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ka m ghara ịbụ eze ha.+
13 Ugbu a, lekwanụ eze unu nọ na-achọ, onye unu kwuru ka a họpụtara unu. Jehova ahọpụtarala unu eze ga na-achị unu.+