Hosia 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Asiria agaghị azọpụta anyị.+ Anyị agaghị agba ịnyịnya.+ Anyị agaghịzi asị aka ọrụ anyị, “Ị bụ Chi anyị.” N’ihi na ọ bụ gị na-emere nwa na-enweghị nna ebere.’+
3 Asiria agaghị azọpụta anyị.+ Anyị agaghị agba ịnyịnya.+ Anyị agaghịzi asị aka ọrụ anyị, “Ị bụ Chi anyị.” N’ihi na ọ bụ gị na-emere nwa na-enweghị nna ebere.’+