Hosia 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị. M ga-achụpụ ha n’ụlọ m n’ihi ajọ omume ha.+ Agaghịzi m ahụ ha n’anya.+ Ndị isi* ha niile na-eme isi ike. Hosia 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gilied na-aghọ aghụghọ,*+ na-aghakwa ụgha. Ha achụọla ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ubi.+ Emọs 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Bịanụ na Betel mebie iwu.*+ Bịakwanụ na Gilgal mebie iwu ọtụtụ ugboro.+ Wetanụ àjà unu+ n’ụtụtụ. Wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu+ n’ụbọchị nke atọ.
15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị. M ga-achụpụ ha n’ụlọ m n’ihi ajọ omume ha.+ Agaghịzi m ahụ ha n’anya.+ Ndị isi* ha niile na-eme isi ike.
11 Gilied na-aghọ aghụghọ,*+ na-aghakwa ụgha. Ha achụọla ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ubi.+
4 ‘Bịanụ na Betel mebie iwu.*+ Bịakwanụ na Gilgal mebie iwu ọtụtụ ugboro.+ Wetanụ àjà unu+ n’ụtụtụ. Wetakwanụ otu ụzọ n’ụzọ iri unu+ n’ụbọchị nke atọ.