Aịzaya 48:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Nụrụnụ ihe a, ndị ezinụlọ Jekọb,Ndị na-aza aha Izrel,+Ndị si n’ezinụlọ Juda,*Ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+Ndị na-eto Chineke Izrel,Ma o sighị ha n’obi. Ha anaghịkwa eme ezi omume.+ Jeremaya 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụgodị na ha asị: “Anyị ji Jehova bụ́ Chineke dị ndụ na-aṅụ iyi!” Ha ka ga na-aṅụ iyi ụgha.+ Ezikiel 20:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “Ndị Izrel, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla n’ime unu gaa fewe arụsị ya na-asọ oyi.+ Ọ bụrụgodị na unu egeghị m ntị, unu agaghịzi eji àjà ndị unu na-achụ na arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi emerụ aha nsọ m.’+
48 Nụrụnụ ihe a, ndị ezinụlọ Jekọb,Ndị na-aza aha Izrel,+Ndị si n’ezinụlọ Juda,*Ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+Ndị na-eto Chineke Izrel,Ma o sighị ha n’obi. Ha anaghịkwa eme ezi omume.+
39 “Ndị Izrel, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla n’ime unu gaa fewe arụsị ya na-asọ oyi.+ Ọ bụrụgodị na unu egeghị m ntị, unu agaghịzi eji àjà ndị unu na-achụ na arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi emerụ aha nsọ m.’+