11 Ma ha ekweghị ege ntị.+ Ha mere isi ike,+ ha kpọchikwara ntị ha ka ha ghara ịnụ ihe.+12 Ha mere ka obi ha sie ike ka dayamọnd.*+ Ha erubeghị isi n’iwu* nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha ji mmụọ ya mee ka ndị amụma oge mbụ kwuo.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+