Hosia 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị m na-ajụ arụsị ha e ji osisi pịa ase,Ha na-emekwa ihe mkpara ha* na-agwa ha,N’ihi na obi ha nke dị n’ịgba akwụna* emeela ka ha kpafuo. Akwụna ha na-agba* emeekwala ka ha jụ ịnọ n’okpuru Chineke ha. Emọs 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-azọgide isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ájá.+ Ha anaghị emeso ndị dị umeala n’obi otú ha kwesịrị isi emeso ha.+ Nna na nwa ya na-akwaso otu nwa agbọghọ iko,Na-emebi aha nsọ m.
12 Ndị m na-ajụ arụsị ha e ji osisi pịa ase,Ha na-emekwa ihe mkpara ha* na-agwa ha,N’ihi na obi ha nke dị n’ịgba akwụna* emeela ka ha kpafuo. Akwụna ha na-agba* emeekwala ka ha jụ ịnọ n’okpuru Chineke ha.
7 Ha na-azọgide isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ájá.+ Ha anaghị emeso ndị dị umeala n’obi otú ha kwesịrị isi emeso ha.+ Nna na nwa ya na-akwaso otu nwa agbọghọ iko,Na-emebi aha nsọ m.