Joel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova, ọ bụ gị ka m ga-akpọku;+N’ihi na ọkụ erepịala ebe anụmanụ na-ata ahịhịa n’ala ịkpa, Ire ọkụ erepịakwala osisi niile dị n’ọhịa.
19 Jehova, ọ bụ gị ka m ga-akpọku;+N’ihi na ọkụ erepịala ebe anụmanụ na-ata ahịhịa n’ala ịkpa, Ire ọkụ erepịakwala osisi niile dị n’ọhịa.