Mkpughe 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Igurube ndị ahụ yiri ịnyịnya ndị a kwadebere iji gaa agha.+ Ha kpukwa ihe yiri okpueze ọlaedo n’isi, ihu ha dịkwa ka ihu mmadụ.
7 Igurube ndị ahụ yiri ịnyịnya ndị a kwadebere iji gaa agha.+ Ha kpukwa ihe yiri okpueze ọlaedo n’isi, ihu ha dịkwa ka ihu mmadụ.