Mkpughe 6:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha nọkwa na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma chebe anyị ka Chineke, onye nọ n’ocheeze ahụ, ghara ịhụ anyị,+ ka Nwa Atụrụ ahụ gharakwa iwesa anyị iwe ya,+ 17 n’ihi na oké ụbọchị ha ga-ewe iwe eruola,+ ònyekwa ka a ga-azọpụta?”*+
16 Ha nọkwa na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma chebe anyị ka Chineke, onye nọ n’ocheeze ahụ, ghara ịhụ anyị,+ ka Nwa Atụrụ ahụ gharakwa iwesa anyị iwe ya,+ 17 n’ihi na oké ụbọchị ha ga-ewe iwe eruola,+ ònyekwa ka a ga-azọpụta?”*+