Joel 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Kwuonụ ka e buo ọnụ. Maanụ ọkwa ka e nwee nzukọ pụrụ iche.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ha na ndị niile bi n’ala a,N’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Rịọnụ Jehova ka o nyere unu aka.
14 Kwuonụ ka e buo ọnụ. Maanụ ọkwa ka e nwee nzukọ pụrụ iche.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ha na ndị niile bi n’ala a,N’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Rịọnụ Jehova ka o nyere unu aka.