-
Aịzaya 62:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Jehova eweliela aka nri ya na aka ya dị ike elu, ṅụọ iyi, sị:
“Agaghịzi m enye ndị iro gị ọka* gị ka ha taa.
Ndị mba ọzọ agaghịzikwa aṅụ mmanya ọhụrụ gị, nke ị tara ahụhụ mepụta.+
9 Kama ọ bụ ndị chịkọtara ọka ahụ ga-ata ya. Ha ga-etokwa Jehova.
Ọ bụkwa ndị mepụtara mmanya ahụ ga-aṅụ ya n’ogige m dị nsọ.”+
-