Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke nọ n’obodo ahụ.+ A gaghị akwatuli ya. Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+