Ọrụ Ndịozi 2:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-eme ihe ndị dị ịtụnanya* n’eluigwe, rụọkwa ọrụ ebube n’ụwa. A ga-ahụ ọbara, ọkụ na anwụrụ ọkụ nke dị ka ìgwè ojii. 20 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara tupu oké ụbọchị dị ebube nke Jehova* eruo.
19 M ga-eme ihe ndị dị ịtụnanya* n’eluigwe, rụọkwa ọrụ ebube n’ụwa. A ga-ahụ ọbara, ọkụ na anwụrụ ọkụ nke dị ka ìgwè ojii. 20 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara tupu oké ụbọchị dị ebube nke Jehova* eruo.