13 Jehova kwukwara, sị, ‘Oge na-abịa
Mgbe ọ ga-abụ, tupu e wechaa ihe niile dị n’ubi, oge e ji akọ ihe ga-eru.
Tupu a zọchaa mkpụrụ vaịn niile, oge e ji agha mkpụrụ ga-eru.+
Mmanya dị ụtọ ga-esi n’ugwu ukwu na-atapụta.+
Ugwu nta niile ga na-agbapụtakwa mmanya.+