Emọs 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị, ‘Nụrụnụ, dọọkwanụ ụlọ Jekọb aka ná ntị.’* Emọs 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’ ‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-ala n’iyi.+ A ga-ebibikwa nnukwu ụlọ dị iche iche.’*+ Ihe a ka Jehova kwuru.”
13 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị, ‘Nụrụnụ, dọọkwanụ ụlọ Jekọb aka ná ntị.’*
15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’ ‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-ala n’iyi.+ A ga-ebibikwa nnukwu ụlọ dị iche iche.’*+ Ihe a ka Jehova kwuru.”