Diuterọnọmi 28:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Unu ga-amụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị, ma ha agaghị abụ nke unu, n’ihi na a ga-adọrọ ha n’agha.+ Emọs 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu achọla Betel.+ Unu agakwala Gilgal+ ma ọ bụ banye Bia-shiba,+N’ihi na o nweghị ihe ga-eme ka a ghara ịdọrọ Gilgal n’agha.+ Betel agaghịzikwa adị.*
5 Unu achọla Betel.+ Unu agakwala Gilgal+ ma ọ bụ banye Bia-shiba,+N’ihi na o nweghị ihe ga-eme ka a ghara ịdọrọ Gilgal n’agha.+ Betel agaghịzikwa adị.*