-
Maịka 1:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 M ga-eme ka Sameria bụrụzie obodo e bibiri ebibi nke dị n’ọhịa,
Ebe a na-akọ ubi vaịn.
M ga-awụba nkume ya na ndagwurugwu.
M ga-akụrikwa ntọala ya.
-